Azịza Ndị Igbo (Igbo Answers)

0.0(0)
studied byStudied by 0 people
learnLearn
examPractice Test
spaced repetitionSpaced Repetition
heart puzzleMatch
flashcardsFlashcards
Card Sorting

1/19

flashcard set

Earn XP

Description and Tags

Common answers

Study Analytics
Name
Mastery
Learn
Test
Matching
Spaced

No study sessions yet.

20 Terms

1
New cards

Ana m apụ.

I am leaving.

2
New cards

Ana m aga ulo ahia.

I am going to the store.

3
New cards

Ana m aga ulo akwụkwọ.

I am going to school.

4
New cards

A nọ m n'ụlọ.

I am at home.

5
New cards

Aha m bu Chinyenyewa.

My name is Chinyenyewa.

6
New cards

M bu onye america.

I am from america.

7
New cards

Egwu afrobeats na-amasị m.

I like afrobeats.

8
New cards

Abụ m nwata akwụkwọ.

I am a student.

9
New cards

Anam amu igbo

I am learning igbo.

10
New cards

Nke a dị mma.

This is good.

11
New cards

Adị m afọ ____.

I am ____ years old.

12
New cards

Ana m akwọ ụgbọala.

I am driving.

13
New cards

Ana m aga oru.

I am going to work.

14
New cards

ezi nna biko chekwa m nyekwam ike.

Righteous ancestors please protect me and give me strength.

15
New cards

Ka anyị mee nke a

Let us do this.

16
New cards

A ma m

I know.

17
New cards

Ana m abịa

I am coming

18
New cards

Jisie ike

Well done

19
New cards

Ehee nu

Yes, of course

20
New cards

Mba nu

No of course