1/31
Looks like no tags are added yet.
Name | Mastery | Learn | Test | Matching | Spaced |
---|
No study sessions yet.
Hello, welcome!
Ndeewo, nnọọ!
How was your day?
Kedu ka ụbọchị gị siri dị?
I'm very busy today
Agaghị m enwe oge taa.
What time is it?
Kedu oge ọ bụ?
I'm going to work
M na aga ọrụ
When will you come back?
Olee mgbe ị ga-alota?
Please come here
Biko bia ebe a
Where did you go?
Ebee ka ị gara?
I'm not feeling well.
Ahụ adịghị m mma
Please call me
Biko kpọọ m
I have to leave now
A ga m ahpụ ugbu a
When are you going to leave?
Kedu mgbe ị ga-apụ?
I am going to leave in 3 weeks
A ga m ahpu na izu aka ato na-abia
See you later
Ka ọ dị, anyi ga-ahụ mgbe ọzọ
What is the matter?
Gịnị mere?
I like your outfit
Ejiji gị masịrị m.
Did you sleep well?
Ị hụrụ ụra nke ọma?
I am learning Igbo
A na m amụ Igbo
Can I sit here?
Ewe m ike i nọdụ ebe a?
It's too hot (for food)
Maka Ọ dị ọkụ
Today it’s too hot
Taa di oku
I am going to the market
M na aga ahịa
I want to buy something
Achọrọ m ịzụta ihe
It’s nice to meet you
Ọ dị m mma izute gị
I’m coming now
Ana m abịa ugbu a
I missed you
Anya gi na eme m
Have a safe journey
Ije oma
present tense - verb conjugation
root
Present Continuous Tense – verb conjugation
[na-] + a/e + root
Except for first person sentences, “m” replaces hyphen
Future Tense – verb conjugation
[ga-] + a/e + root
Past Tense – verb conjugation
Root + r + last vowel in the root
Conjugation Root Forms – verb conjugation
A….m/M - I
I - You
O – He/She/It
Anyi - We
Unu – You (all)
Ha - They