1/21
Looks like no tags are added yet.
Name | Mastery | Learn | Test | Matching | Spaced |
---|
No study sessions yet.
Good Morning
Ututu oma
Good afternoon
Ehihie oma
Good Evening
Mgbede oma
My name is
Aha m bu
I am from
Abu m onye
I live in
Ebi m na
What is your name?
Kedu aha gi?
Where are you from?
Onye ebee ka i bu?
How old are you?
Afo ole ka i di?
What do you do for a living?
Kedu oru i na-aru?
Are you married?
I luru di / lugo nwunye
I am 30 years old
Afo iri ato ka m di
I am a teacher
Abu m onye Nkuzi
Yes, I am married
Ee, aluru m nwunye
No, I am not married
Mba, alubeghi m di / nwunye
Do you have children?
I nwere umuaka
What are your hobbies?
Kedu ihe ndi i na-eme n’efu?
What is your favorite food?
Kedu nri kacha si gi mma?
Yes, I have two children
Ee, nwere m umuaka abuo
No, I do not have children
Mba, enweghi m umuaka
I like running and dancing
A na m agba oso na egwu
My favorite food is egusi soup with fufu
Nri kacha m mma bu ofe egusi na fufu