Ihe ndị bara uru ịma ❗️

0.0(0)
Studied by 0 people
call kaiCall Kai
Locked
learnLearn
examPractice Test
spaced repetitionSpaced Repetition
heart puzzleMatch
flashcardsFlashcards
GameKnowt Play
Card Sorting

1/15

encourage image

There's no tags or description

Looks like no tags are added yet.

Last updated 2:40 PM on 9/18/26
Name
Mastery
Learn
Test
Matching
Spaced
Call with Kai
Chat

No analytics yet

Send a link to your students to track their progress

16 Terms

1
New cards

Ike ịgwụ

To be tired

(Strength finish)

2
New cards

Ike gwụrụ m

I am tired

(Strength finished me)

3
New cards

Nyere mụ aka

Help me

4
New cards

Ike agwụghị

Not tired

Strength not finished

5
New cards

Inwe ike

Can

(Have power)

6
New cards

I nwere ike

You can (singular)

7
New cards

Aha m bụ ___

My name is

8
New cards

Aghọtara m

I understand

9
New cards

Agụụ na-atụ m

I am hungry

(hunger is hitting me)

10
New cards

Ebee ka ị na-aga?

Where are u going?

11
New cards

Ọfụma


Mụọ asụsụ Igbo ọfụma

Anụghị m ihe I kwuru, kwuo ya ọfụma

Properly

12
New cards

Maka


Ọ na-agba ọsọ maka nkịta ahụ

Because of

13
New cards

Ọzọ


Kwuo ya ọzọ, biko

Achọrọ m uwe ọzọ

Again/another

14
New cards

Gbasara


Anyị na-ekwu okwu gbasara gi

About

15
New cards

Nke ọma


Sacha aka gị nke ọma tupu ị rie nri

Very well

16
New cards

Anaghị


Di m anaghị eri yabasi

Anaghị m aṅụ mmanya

Ha anaghị aza oku

To never do something

  • verb alwsys