1/12
Ajụjụ ndị a na-ahụkarị na mkparịta ụka
Name | Mastery | Learn | Test | Matching | Spaced |
---|
No study sessions yet.
Ebee ka i na-aga?
Where are you going?
I bu onye ebee?
Where are you from?
Ebee ka i bi?
Where do you live?
Anaghi m anu mmanya.
I do not drink (liquor).
Gini bu aha gi? / Kedu aha gi?
What is your name?
Afọ ole ka ịdị?
How old are you?
Kedu ihe ị na-eme?
What are you doing?
Kedu nke masiri gi?
Which one do you like?
Ego ole ka m ga-ewere?
How much should I take?
Kedu mgbe i ga-abia?
When will you come?
Ebee ka i no?
Where are you?
I no n'ulo?
Are you at home?
Kedu nke na-eme?
What's up/ What's going on?