Igbo Survival

0.0(0)
studied byStudied by 0 people
0.0(0)
full-widthCall Kai
learnLearn
examPractice Test
spaced repetitionSpaced Repetition
heart puzzleMatch
flashcardsFlashcards
GameKnowt Play
Card Sorting

1/55

encourage image

There's no tags or description

Looks like no tags are added yet.

Study Analytics
Name
Mastery
Learn
Test
Matching
Spaced

No study sessions yet.

56 Terms

1
New cards

kwuo

say

2
New cards

kwuo ya

say it

3
New cards

ọzọ

again

4
New cards

kwuo ya ọzọ

say it again

5
New cards

i kwutere ya

you said it correctly

6
New cards

i kwuteghi ya

you did not say it correctly

7
New cards

ugboro atọ

three times

8
New cards

ugboro ise

five times

9
New cards

nke na-eso

the next one

10
New cards

gaa n'ihu

continue

11
New cards

ka anyị gaa n'ihu

let's continue

12
New cards

bido /

malite

start

13
New cards

kwụsị

stop

14
New cards

chere

wait

15
New cards

izuụka

week

16
New cards

izuụka na-abịa

the coming week

17
New cards

izuụka gara aga

last week

18
New cards

ka ọ dị (oge ọzọ)

we'll see at another time / bye

19
New cards

i dechaala?

have you finished writing? / are you done writing?

20
New cards

e dechaala m

I'm done writing

21
New cards

e dechabe m

I'm not done writing

22
New cards

ee

yes

23
New cards

mba /

ee e

no

24
New cards

echi

tomorrow

25
New cards

taata /

taa

today

26
New cards

gịnị ka ọ pụtara?

what does it mean?

27
New cards

gịnị bụ...?

what is...?

28
New cards

daalụ /

i meela

thank you /

good job!

29
New cards

Ị bọọla chi? / Ị saala chi? / Ụtụtụ ọma/

I tetala (ụra)? /

Morning greeting

30
New cards
Ehihie ọma
Good afternoon
31
New cards
Mgbede ọma
Good evening
32
New cards

Ka chi fo /

Night greeting

33
New cards

Ka chi bọọ /

Night greeting

34
New cards
Abalị ọma
Night greeting
35
New cards
Daalụ / I meela
Thank you
36
New cards

Daalụ ọrụ

Thanks for a job well done / Thanks for the good job/ Thanks for the work you're doing

37
New cards

Ọ ga-adị oge ọzọ /

We'll see at another time

38
New cards

Anyị ga-ahụ oge ọzọ

We'll see at another time

39
New cards

Ka ọ dị /

Good bye

40
New cards

Ka ọ dị ọge ọzọ

Until next time

41
New cards
Ka e mesia
See you later (Good bye)
42
New cards
Ka ọ dị echi
See you tomorrow
43
New cards
Nnọọ
Welcome
44
New cards
Kedu aha gị? - Aha m bụ [aha]
What is your name? - My name is [name]
45
New cards

Kee ka i mere? /

How are you doing? / How are you?

46
New cards
Kedu ka ị dị?
How are you doing? / How are you?
47
New cards

Kee nke na-eme? /

What's going on?

48
New cards
Kee nke na-afịọ?
What's up? / What's happening?
49
New cards
A dị mụ mma
I am fine
50
New cards
Ndo
Sorry
51
New cards
Gbaghara m
Forgive me
52
New cards
Ndeewo
Hello/Hi/"Greetings"/Thank you
53
New cards
Obi dị mụ ụtọ ịhụ gị
It's nice to meet you / I'm happy to see you
54
New cards

Arịakwala ọzọ

Don't be sick again

55
New cards
Ọ ga-adị gị mma
You will be fine / You will get well
56
New cards
(kind word to a sick person)