Igbo: Common Greetings in Igbo and More [with Audio]

0.0(0)
studied byStudied by 0 people
0.0(0)
full-widthCall Kai
learnLearn
examPractice Test
spaced repetitionSpaced Repetition
heart puzzleMatch
flashcardsFlashcards
GameKnowt Play
Card Sorting

1/19

encourage image

There's no tags or description

Looks like no tags are added yet.

Study Analytics
Name
Mastery
Learn
Test
Matching
Spaced

No study sessions yet.

20 Terms

1
New cards

Ị bọọla chi? /

Ị saala chi? /

I tetala (ụra)? /

Ụtụtụ ọma

Morning greeting

2
New cards

Ehihie ọma

Good afternoon

3
New cards

Mgbede ọma

Good evening

4
New cards

Ka chi fo /

Ka chi bọọ /

Abalị ọma

Night greeting

5
New cards

Daalụ / I meela

Thank you

6
New cards

Daalụ ọrụ

Thanks for a job well done /

Thanks for the good job /

Thanks for the work you're doing

7
New cards

Ọ ga-adị oge ọzọ /

Anyị ga-ahụ oge ọzọ

We'll see at another time /

See you later

8
New cards

Ka ọ dị /

Ka ọ dị ọge ọzọ /

Ka e mesia

See you later (Good bye)

9
New cards

Ka ọ dị echi

See you tomorrow

10
New cards

Nnọọ

Welcome

11
New cards

Kedu aha gị? - Aha m bụ [aha]

What is your name? - My name is [name]

12
New cards

Kee ka i mere? /

Kedu ka ị dị?

How are you doing? / How are you?

13
New cards

Kee nke na-eme? /

Kee nke na-afịọ?

What's up? / What's happening?

14
New cards

A dị mụ mma

I am fine

15
New cards

Ndo

Sorry

(For: Apologizing to an offended person. A kind word to a sick person. Consoling a bereaved person.)

16
New cards

Gbaghara m

Forgive me

17
New cards

Ndeewo

Hello/Hi/"Greetings"/Thank you

18
New cards

Obi dị mụ ụtọ ịhụ gị

It's nice to meet you / I'm happy to see you

19
New cards

Arịakwala ọzọ

Don't be see again

(kind word to a sick person)

20
New cards

Ọ ga-adị gị mma

You will be fine / You will get well

(kind word to a sick person)