1/498
Looks like no tags are added yet.
Name | Mastery | Learn | Test | Matching | Spaced |
---|
No study sessions yet.
What?
Kedụ
name
afa/aha
Where are you from?
Onye ebee ka ị bụ?
I am from Awka in Anambra State, Nigeria.
A bu m onye Awka di na Anambra State, Nigeria.
I live in...
Ebi m na...
Male
nwoke
Female
nwanyi
I am female/male.
Abu m nwanyi/nwoke
Are you dark or fair?
ịdị oji k'ịdị ocha?
dark
ojị
fair, clean, white, light skinned
ocha
dirt/dirty
unyi
It is dirty
O ruru unyi
It/he/she is clean
O dị ocha
He/she is
O dị
I am
A dị m/A bu m
What are you doing (work)?
Gịnị k'ịna arụ?
What are you doing?
Gịnị k'ịna eme?
I am a student
Abụ m nwata akwụkwọ
child/young person
nwata
book
akwụkwọ
Where are you?
Ebee k'ịnọ? or Kedu ebe ịnọ?
I'm in school
A nọ m n'ụlọ akwụkwọ
house/institution
ụlọ
Are you tall or short?
Itoro ogologo k'ịdị mkp
tall
ogologo
short
mkpụmkpụ
I am tall
Etoro m ogologo
I am short
A dị m mkpụmkpụ
small
obere
Are you fat or slim?
I buru ibu k'ịdị gịrịgịrị?
fat
ibu
slim
gịrịgịrị
I am fat/plus-size/thick:
E buru m ibu
I am slim
A dị m gịrịgịrị
His/her head is big
Isi ya buru ibu
ya
him/her
gi
you
m
me/I
I have a headache
Isi na awa m
headache
owu wa
His/her hair is long
Ntutu isi ya toro ogologo
His/her hair is fine/beautiful
Ntutu isi ya mara mma
fine/beautiful
mara mma
I see with my eyes
Eji m anya m ahu uzo
to see/the ability to see
ihu uzo
My eyes are paining me
Anya na egbu m mgbu
thank you
Daalu / Imela / Ndewo
How old are you?
Afo ole k'ịdị?
I am 21 years old.
Adi m afo iri abọọ na otu
open
mepee
close
mechie
open your eyes
melee anya gi
close your eyes
mechie anya gi
I eat with my mouth
Eji m onu m eri nri
What will an action presently taking place start with?
Ana m
I talk with my mouth
Eji m onu m ekwu okwu
To talk
ikwu okwu
talk (when you're telling someone to talk/asking them to talk -> noun)
kwuo okwu
I am studying
Ana m agu akwukwo
I am learning Igbo
Ana m amu Igbo
I am learning Igbo language
Ana m amu asusu Igbo
vagina
otu
penis
amu
go
jee/gaa
body
ahụ
let me go wash my body
ka m gaa saa ahu
cry
akwa
cloth
akwa
bed
akwa
egg
akwa
chair
oche
table
tebulu
toothbrush
atụ
footwear
akpụkpọ ụkwụ
pot
ite
plate
efere
spoon
ngajị
house
ụlọ
inside the house/room
ime ụlọ
toilet
ụlọ mposi
bathroom
Ụlọ ịsa ahụ
kitchen
usekwu
light/fire
ọkụ
air conditioner
igwe ntụoyi
bag
akpa
box
igbe/akpatị
mat
ute
hat/mat
okpu
glass
ugegbe
eye glass
ugegbe anya
food
nri
water
mmiri
mirror
enyo
broom
azịza
hand fan
akụpe
basket
nkata
sieve
nyo
knife
mma
cold
oyi