Ihe ụlọ 🏠

0.0(0)
Studied by 0 people
call kaiCall Kai
Locked
learnLearn
examPractice Test
spaced repetitionSpaced Repetition
heart puzzleMatch
flashcardsFlashcards
GameKnowt Play
Card Sorting

1/84

encourage image

There's no tags or description

Looks like no tags are added yet.

Last updated 2:32 PM on 9/18/26
Name
Mastery
Learn
Test
Matching
Spaced
Call with Kai
Chat

No analytics yet

Send a link to your students to track their progress

85 Terms

1
New cards

Ụzọ/Ọnụ ụzọ


Vụchie ụnụ ụzọ ahụ ugbua

Door

2
New cards

Aka ụzọ


Aka m metụrụ aka ụzọ ahụ

Door handle

3
New cards

Akwa


Nwanne m nwoke nọ n’elu akwa

Bed

4
New cards

Nhiweisi


Nhiweisi a dị nro nke ọma

Pillow

5
New cards

Nsachi akwa


Mụ asala nsachi akwa m niile

Bedsheet

6
New cards

Avarangidi


Ha azụghi avarangidi ọhụrụ ahụ echi

Blanket

7
New cards

Oche


Biko nọdụ ala n’elu oche a

Chair

8
New cards

Ọbaakwa


Ọbaakwa gị adighị nkenke

Wardrobe

9
New cards

Nkwago / Ndokawa


Akwụkwọ ndetu gị nọ n’elu ndokawa

Table

10
New cards

Oche ndabere


Nna m nọ n’elu oche ndabere ugbua

Sofa

11
New cards

Oriọna


Mnyeberem oriọna ọhụrụ ahụ ọkụ

Lamp

12
New cards

Elekere / Nguoge


Elekere anyị na-aga nke ọma

Clock

13
New cards

Mpempe akwụkwọ


Nye m mpempe akwụkwọ ahụ ugbua

Paper

14
New cards

Enyoanya


Ọ chọrọ enyonụanya ya taa

Glasses

15
New cards

Mbo


Toghee mbo ahụ n’ihi na okpomọkụ di

Window

16
New cards

Kapeeti


Kapeeti ha dị mma ile anya

Carpet

17
New cards

Enyo


Ihea bụ enyo m n’ụlọ ụra

Mirror

18
New cards

Iko


Nye m iko mmiriụkụ ahụ

Cup

19
New cards

Kalama / karama


Kalama mmiri ahụ agbawaala

Bottle

20
New cards

Efere


Onye kwachara efere ngị a?

Plate

21
New cards

Ọkụ


Nri ụtụtụ gị nọ n’ime ọkụ a

Bowl

22
New cards

Ngaji


Mụ ametụghị aka ngaji gi

Spoon

23
New cards

Ndụdụ


Ha sọrọ m mma iji ndụndụ ari nri

Fork

24
New cards

Mma


Mma ekwa a dị nkọ nke ọma

Knife

25
New cards

Nwangaji


Werekwa nwangaji a kpaa tii gị

Teaspoon

26
New cards

Ngwanri


Dọkwaa ngwanri niile n’elu tebụl

Cutlery

27
New cards

Nkata



Ha na-akpa nkata ọhụrụ n’ụlọ

Basket

28
New cards

Iko ndasị


Iko ndasị ahụ adaghị n’ala

Glass cup

29
New cards

Ite tii


Ite tii ahụ nwere mmiri ọkụ ugbua

Teapot

30
New cards

Ite mmiriọkụ


Ite mmiriọkụ m na-asụ ugbua

Kettle

31
New cards

Igbeoyi


Mmiri ọnụnụ anyị nọ n’ime igbeoyi

Fridge

32
New cards

Ekwu


Ekwu ọhụrụ ahụ dị ọkụ ugbua

Stove

33
New cards

Igbe ndakwa


Emebila igbe ndakwa ahụ ihe, biko

Microwave

34
New cards

Ọkụ nsacha


Ọtụtụ efere nọ n’ime ọkụ nsacha

Sink

35
New cards

Ọgbanaga


Mepee ọgbanga ka mmiri gbaa

Tap

36
New cards

Ogbo


Nye m ogbo ọhụrụ ahụ n’ụlọsaahu

Sponge

37
New cards

Ncha


Ncha a na-esi isi ụtọ nke ọma

Soap

38
New cards

Ude


Ude a dị mma n’ahụ

Cream

39
New cards

Tụsa tụsa


Tụsa tụsa gị na-esi isi ụtọ

Perfume

40
New cards

Akwammiri


Akwammiri m nọ n’elu oche

Towel

41
New cards

Atụbekee


Atụbekee gị ọ nọ n’ime ụlọsaahụ?

Toothbrush

42
New cards

Nchaeze


Nchaeze m agwụla ugbua

Toothpaste

43
New cards

Mvọ ajịisi


Nye m mvọ ajịịsi ahụ n’elu ndowaka

Hairbrush

44
New cards

Mvo


Mvo m efule n’ụlọ ụra

Comb

45
New cards

Nchantutu


Ọ na-achọ nchantutu ya ugbua

Shampoo

46
New cards

Ọkụnsaahụ


Mmiri ọkụ jupụtara n’ime ọkụnsaahụ

Bathtub

47
New cards

Mposi


Biko, hichaa mposi ahụ ugbua

Toilet

48
New cards

Ụlọnsaahụ


Ụlọnsaahụ anyị dị ọcha nke ọma

Bathroom

49
New cards

Agụba


Mụ ametụghị aka agụba gị

Shaving stick

50
New cards

Akwụkwọ mposi


Akwụkwọ mposị gị nọ ebe ya

Toilet paper

51
New cards

Akwụkwọ nhicha


Nye m akwukwọ nchicha ahụ, biko

Tissue

52
New cards

Azịza


Ọ na-achọ azịza ka ọ hịcha ụlọ nzuko

Broom

53
New cards

Ngwa nhicha


Ngwa nhicha anyị nọ n’usekwu ugbua

Mop

54
New cards

Azịza igwe


Azịza igwe a dị mma ugbua

Vacuum cleaner

55
New cards

Ndeakwa


Ndeakwa ahụ dị ọkụ, biko kpachara anya

Pressing iron

56
New cards

Nsaakwa


Uwe niile nọ n’ime nsaakwa

Washing machine

57
New cards

Ekwentị


Ekwenti m nọ n’elu oche ndabere

Cell phone

58
New cards

Enyonseta


Nna m zụrụ enyonseta ohụtọ echi

Camera

59
New cards

Igodo


Kedu ebe ị dọkwara igodo ụlọ anyị

Keys

60
New cards

Akpa


Akpa ya abụghị nke m

Bag

61
New cards

Akpa azụ


Mụ ametụghị aka akpa azụ gị

Backpack

62
New cards

Igbe / akpati


Igbe gị adịghị nkenke

Suitcase / box

63
New cards

Akwụkwọ ndetu


Akwụkwọ ndetu gị nọ n’elu ndokawa

Notebook

64
New cards

Agbada


Ọ na-achọ agbada n’ụlọ ekwu

Frying pan

65
New cards

Mbumbu


Biko, tụba mpempe akwụkwọ ahụ n’ime mbumbu

Trash can

66
New cards

Akpa mbumbu


Anyị nwere akpa mbumbu ọhụrụ

Trash bag

67
New cards

Nkata ọsịsa akwa


Uwe unyi gị nọ n’ime nkata ọsịsa akwa

Laundry basket

68
New cards

Ncha ọsịsa akwa


Ncha ọsịsa akwa anyị agwụla ugbua

Laundry detergent

69
New cards

ọgwụ mmiri


Ọgwụ a tọghị m ụtọ

Syrup 🏥

70
New cards

Mkpụrụ ọgwụ


Mụ ahụbeghị mkpụrụ ọgwụm m ṅ’ụlọ ụra

Pills

71
New cards

Nkwa

Stairs

72
New cards

Akpụụkwụ


Amasịrị m ịzụ akpụụkwụ ọhụrụ echi

Shoes

73
New cards

Eririukwu



Belt

74
New cards

Enyoanya ojii

Anwụ na-aka taa, ọ na-eyi enyonụanya ojii ya

Sunglasses

75
New cards

Uwe mwụda


Uwe mwụda gị ọhụrụ mara mma nke ọma

Dress

76
New cards

Uweelu


Uweelu ọhụrụ gị mara mma nke oma

Shirt

77
New cards

Mwoyi-ụkwụ

Pants

78
New cards

Ola mkpịsịaka / olaaka


Ọ hụbeghị olaaka ya n’ụlọnsaahu

Ring

79
New cards

Mgbaaka / Olanjaka


Olanjaka a abụghị nke m, ọ bụ nke nwanne m nwanyị

Bracelet

80
New cards

Okooko / Ifuru


Okooko a na-esi isi ụtọ n’usekwu

Flowers

81
New cards

Uweụra


Anyị asala uweụra anyị niile taa

Pajamas

82
New cards

Ọbante


Anyị asala ọbante anyị niile na asaakwa

Underwear

83
New cards

Ụlọ nzukọ


Naa m nọ n’ụlọ nzuko igbua

Living room

84
New cards

Ụlọ ụra / ụlọ ndina


Ụgbọ elu anyị ga-afụ mana mụ nọ n’ụlọ ụra

Bedroom

85
New cards

Ekwu / ụlọ ekwu


Nne m na nwanne m nwoke nọ n’ụlọ ụra

Kitchen