1/51
Looks like no tags are added yet.
Name | Mastery | Learn | Test | Matching | Spaced | Call with Kai | Chat |
|---|
No analytics yet
Send a link to your students to track their progress
Mbọ-aka
Bee mbọ-aka gi
Finger nails
Ntutu-isi
Biko kpaa ntutu-isi m
Hair
Isi
E nwere m isi-ọwụwa
Head
Anya
Meghee anya gi
Eye
Imi
Hichaa imi gi
Nose
Ọnụ
Mechie ọnụ gi
Mouth
Ire
Detụ ya ire gị
Tongue
Eze
Sachaa eze gị
Brush ur teeth
Olu
Metụ olu m aka
Neck
Ubu
Dọkwasị ya n’ubu m
Shoulder
Ikpere-aka
Gosi m ikpere-aka gị
Elbow
Mkpịsị-aka
Rụọ mkpịsị-aka gị
Finger
Akpụ-obi
Tie-aka n’akpụ-obi m
Chest
Araa
Mịa araa ahụ
Breast
Afọ
Afọ m dị obele
Belly
Azụ
Kọọ azụ m ọkọ
Back
Ike
Jide ike m aka
Butt
Mkpụrụ-amụ
Mkpụrụ-amụ ya dị nnukwu
Testicles
Ikpu (ọtụ)
Hichaa ikpu gị
Vagina
Ụkwụ
Gbaa ya ụkwụ
Leg
Apata-ụkwụ
Apata-ụkwụ m zara-aza
Thigh
Ikpere
Gbagọọ ikpere gị
Bend
Obu-ụkwụ
Dokwasị obu-ụkwụ gị n’elu ya
Foot
Mkpịsị-ụkwụ
Mkpịsị-ụkwụ m dị mkpụ mkpụ
Toes
Mbọ-ụkwụ
Mbọ-ụkwụ gị dị mma
Toe nail
Ọbara
Ọbara na-agba ya
Blood
Ihu
Saa ihu gị ugbua
Face
Ntị
Nti na-egbu m mgbu
Ear
Nti
Ọ banyere ya ụra n'ntị.
Cheek
Agba
Agba na-egbu ya mgbu.
Jaw
Ajị
Ewu a nwere nnukwu ajị
Hair (body/animal)
Ọkpụkpọ
Nkịta na-ata ọkpụkpọ
Bone
Ọba aka
Taa m mmanụ n’ọba aka m
Palm
Ọkpụ aka
Ọ kụrụ ya ọkpụ aka
Fist
Eriri afọ
Eriri afọ na-agbari nri
Intestine
Ukwu
Ukwu na-egbu nne m mgbu
Waist
Ọ gịnị?
What is the matter?
Ọ gịnị na-eme gị?
What is the matter with u?
Ahụ adịghị m
I am not feeling well
Ahụ na-aya m
I am ill
Isi na-awa m
I’ve got a headache
Obi na-afụ m ụfụ
My heart/chest hurts
Ahụ ọkụ jị m
I’ve got a fever
Ntị na-egbu m
I’ve got ear ache
Eze na-egbu m
Ive got a tooth ache
Ị nwere ọgwụ mgbu?
Do you have painkillers?
Afọ na-arụ m
I have stomach pain
Agbọ n’arụ m
I feel nauseous
Afọ na-asa m
Ive got diarrhoea
Ka m gaa ụlọọgwụ
Let me go to the hospital
A chọrọ m ịhụ dọkịta
I want to see a doctor
Aya kwana
Get well soon