1/30
Looks like no tags are added yet.
Name | Mastery | Learn | Test | Matching | Spaced | Call with Kai |
|---|
No analytics yet
Send a link to your students to track their progress
Ị rahụkwara nke ọma?
Did you sleep well?
ezinụlọ m na-eme nke ọma
My family is well
Olee otu ọ di?
How is he/she?
Olee uto ha di?
How are they?
Ọ na-eme nke ọma
He/she is well
Ha na-eme nke ọma
They are well
Anyị na-eme nke ọma
We are well
Kedu ka ị mere
How are you?
Kedu nke na-eme?
What's up?
Ọ di mma. Gị kwanu?
I'm fine. And you?
Ụtụtụ Ọma
Good morning.
Abalị Ọma/mgbede ọma
Good evening.
Aha m bụ…
My name is…
Abụ m igbo.
I am igbo.
Ehihie Ọma
Good afternoon
Ka chi foo
Good night
Ndewo/ndewo nu o
Welcome (single/multiple)
Kedu ka ezinulo gi mere?
How is your family?
Kedu aha gi?
What is your name?
Onye ebe ka i bu?
Where do you come from?
Abu m onye…
I come from…
Kedu ebe i bi?
Where do you live?
Ebi m na…
I live in…
Ndo
Sorry
Ka o di
Goodbye
Cheregodi
excuse me
Ịmeela nke ukwuu
Thank you very much
Ana m asị gị nnọọ
You're welcome
Ka ọ dị
Goodbye
Nwee ekele
Cheers!
Cheregodi
excuse me