1/52
Looks like no tags are added yet.
Mahadum
Ọ rịọla ndị isi mahadum Madonna ka ha tulee ntaramaahụhụ ha chọrọ inye ụmụakwụkwọ ndị ahụ
University
Ụmụakwụkwọ
ọ bụ eziokwu na ha chọrọ ịchụpụ ụmụakwụkwọ nọọsụ ndị ahụ maka na ha mere vidiyo ahụ
Students
Ịchụ
Ndị isi chọrọ ịchụ nwa nwoke ahụ na mahadum.
To chase away / expel / dismiss
Onyonyo
M lere onyonyo ọhụrụ gị ụnyahụ.
Video / image / picture
Ịrịọ
Nwa nwanyị ahụ na-arịọ nne ya obere ego.
To beg / plead / request
Ntaramahụhụ
Ntaramahụhụ nna m nyere m dị arọ.
Punishment
Mfe
Ọrụ ahụ dị mfe maka na m nwe oge.
Light / easy
Ịchegharị
Ọkpara m echegharịla maka ajọ ihe o mere
To regret / feel remorse
Ọdịnihu
Ezinụlọ m nwe ọdịnihu ọma.
The future
Ịmebi
Anwụ na-aka ga-emebi oroma m niile.
To ruin / spoil / destroy
Onyeisiala
Onyeisiala ga-abịa n'obodo anyị echi.
President
Ntuliaka
Anyị ga-aga votu n'oge ntuliaka.
Election
ọkwa
Ọ na-azọ ọkwa gọvanọ.
Position/post
Ọkọlọtọ
Ha welitere ọkọlọtọ mba ha n'elu.
Flag/banner
Nchịkwa
Nchịkwa ọma na-eweta udo na nri.
Administration/control
Isi ọchịchị
Ọ nọ n'isi ọchịchị ugbua
Head of government
Mmanụ ụgbọala
Ọnụego mmanụ ụgbọala ruru elu n'izu a.
Fuel
Ego enyemaka
Gọọmentị na-enye ego enyemaka maka agụmakwụkwọ.
Financial aid
Ọnụego
Ọnụego ihe oriri na-arị elu kwa ụbọchị.
Price
Nrụrụaka
Nrụrụaka na-emebi obodo ọ bụla.
Corruption
Ohi/ịzu ohi
Ịzu ohiadịghị mma n'obodo anyị.
Theft/to steal
Ihe akaebe
Ndị uweojii na-achọ ihe akaebe banyere ikpe ahụ.
Evidence / proof
Azọ / Ịzọ
Ọtụtụ mmadụ na-azọ oche ahụ.
To contest for / To struggle for
Ịweghachite
Anyị chọrọ ịweghachite udo n'ezinaụlọ anyị.
To restore
Ịwepụ
Biko, wepụ akwụkwọ a n'elu tebụl.
To remove
Agbanweghi
Obi m gbanweghị banyere atụmatụ m
Has not changed
Mkparịtaụka
Anyị nwere ezi mkparịtaụka n'ụtụtụ a.
Conversation / interview
Echiche
Kedu echiche gị banyere okwu a?
Opinion
onye na-ekwu okwu
Mgbe gịnị ka onye na-ekwu okwu na nwanne ya nwaanyị gara n'ọhịa?
Speaker
Ndọrọndọrọ ọchịchị
Ụmụnne m abụọ nwere echiche dị iche iche gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị
Politics
N'agbanyeghị
N'agbanyeghị na mmiri na-ezo ugbu a, m ga-aga n'ahịa.
Despite / Regardless of
Nakwa
Ọ na-asụ Bekee, na-asụ Igbo, nakwa na-agba egwu nke ọma
Also
Ụlọomeiwu
Ndị ụlọomeiwu na-anọrọ ọdụ kpezie iwu ọhụrụ.
Parliament / Congress
Na-atụle
Mụ na nwanne m nwoke na-atụle ihe anyị ga-eri echi.
Discussing
Iwu
Anyị niile ga-asọpụrụ iwu nke obodo anyị
Law
Na-achịkwa
Nne m na-achịkwa ihe niile mebiri n'usekwu.
Controlling / Managing
Ebelata
Biko, belata ọkụ ekwu gị ngwa ngwa.
To reduce
We iwe
Nne m na-ewe iwe n'ihi na usekwu ruru unyi.
To be angry
Ata ụta
Ụmụaka na-ata m ụta maka na achịchaụtọ agwụla.
To blame
Arịgoola elu
Unere arịgoola elu karịa ka ọ dị mbụ.
Has gone up
Mba ọzọ
Nwanne m nwoke bi n'mba ọzọ ugbu a.
Foreign country / Abroad
Echekwa
Nna m na-echekwa ụlọ anyị nke ọma kịta.
To protect
Okeala
Osisi ndụ ndụ ahụ nọ n'okeala anyị.
Border
Nchekwa
A chọrọ m ka ezinụlọ anyị nwee nchekwa.
Safety
Ekpebi
Simple Sentence: Nna m ga-ekpebi nri anyị ga-azụta ugbu a.
To decide
Ihe ga-esi na ya pụta
Anyị na-achọ ịhụ ihe ga-esi na ọrụ gị pụta.
The outcome / What will come out of it
Ohere
Nne m nwere ohere ịga mba ọzọ n'ọnwa na-abịa.
Opportunity
Mpaghara
Nwanne m nwoke bi n'mpaghara ọzọ.
Region / Area
Ịhọpụta
Anyị na-aga ịhọpụta onye nduzi ọhụrụ echi.
To elect / To select
Inwetaghachị
A chọrọ m inwetaghachị igodo ụlọ m.
To regain
Imerie
Ezinụlọ anyị ga-imerie n'egwuregwu ahụ.
To win/to succeed
Ụmụafọ
Anyị niile bụ ụmụafọ na-enwe mmasị n'obodo anyị.
Citizens
Akụkụ
Nwanne m nwaanyị nọ n'akụkụ ọzọ nke ụlọakwụkwọ.
Side/part